Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 6:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+

  • Ọpụpụ 15:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Jehova bụ dike n’agha.+ Jehova bụ aha ya.+

  • Jeremaya 32:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+

  • Emọs 5:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Onye mere ìgwè kpakpando Kaịma+ na ìgwè kpakpando+ Kisịl,+ Onye na-agbanwe oké ọchịchịrị+ ka ọ ghọọ ụtụtụ, Onye mere ehihie ka ọ gbaa ọchịchịrị dị ka abalị,+ Onye na-akpọ oké osimiri òkù, ka o wee wụsa ya n’elu ụwa+—Jehova bụ aha ya;+

  • Emọs 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “‘Onye na-arụ ebe e si arịgo n’eluigwe,+ na-ewukwa ihe owuwu ya n’elu ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya;+ onye na-akpọ mmiri nke oké osimiri òkù,+ ka o wee wụsa ya n’elu ala+—Jehova bụ aha ya.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya