Ilu 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụgodị na aka na aka ejikọta, ajọ mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ;+ ma ụmụ ndị ezi omume ga-alanahụ.+ 2 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ hapụghịkwa inye ụwa oge ochie ahụhụ,+ kama o chebere Noa, onye na-ekwusa ezi omume,+ ya na mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji iju mmiri+ bibie ụwa nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.
21 Ọ bụrụgodị na aka na aka ejikọta, ajọ mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ;+ ma ụmụ ndị ezi omume ga-alanahụ.+
5 Ọ hapụghịkwa inye ụwa oge ochie ahụhụ,+ kama o chebere Noa, onye na-ekwusa ezi omume,+ ya na mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji iju mmiri+ bibie ụwa nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.