22 O wee sị: “Mgbe nwa ahụ ka nọ ndụ, m buru ọnụ+ ma na-akwa ákwá,+ n’ihi na m sịrị n’obi m, ‘Ònye maara ma Jehova ọ̀ ga-emere m amara, nwa ahụ adị ndụ?’+
3 sị: “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.” Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+