Aịzaya 38:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Jee sị Hezekaya, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Devid bụ́ nna nna gị+ kwuru: “Anụwo m ekpere gị.+ Ahụwo m anya mmiri gị.+ Lee, m ga-atụkwasị afọ iri na ise n’ụbọchị ndụ gị;+ Joel 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ònye manụ ma ọ̀ ga-atụgharị gbanwee obi ya+ wee kwe ka ngọzi,+ àjà ọka* na àjà ihe ọṅụṅụ maka Jehova bụ́ Chineke unu fọdụ mgbe e mesịrị? Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+ Jona 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+
5 “Jee sị Hezekaya, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Devid bụ́ nna nna gị+ kwuru: “Anụwo m ekpere gị.+ Ahụwo m anya mmiri gị.+ Lee, m ga-atụkwasị afọ iri na ise n’ụbọchị ndụ gị;+
14 Ònye manụ ma ọ̀ ga-atụgharị gbanwee obi ya+ wee kwe ka ngọzi,+ àjà ọka* na àjà ihe ọṅụṅụ maka Jehova bụ́ Chineke unu fọdụ mgbe e mesịrị?
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+
9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+