Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 20:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Laghachi, gwa Hezekaya bụ́ onye ndú+ nke ndị m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke+ Devid bụ́ nna nna gị kwuru: “Anụwo m+ ekpere gị.+ Ahụwo m anya mmiri gị.+ Lee, m ga-agwọ gị.+ N’ụbọchị nke atọ, ị ga-agbago n’ụlọ Jehova.+

  • Abụ Ọma 39:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m,

      Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+

      Agbachila anya mmiri m nkịtị.+

      N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+

      Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+

  • Abụ Ọma 56:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Gị onwe gị edewo ya n’akwụkwọ na m bụ onye gbara ọsọ.+

      Gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+

      Ọ̀ bụ na ọ dịghị n’akwụkwọ gị?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya