Abụ Ọma 139:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha. Malakaị 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova+ nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu.+ E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya+ maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.+
16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.
16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova+ nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu.+ E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya+ maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.+