Job 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 sị:“Agba m ọtọ si n’afọ nne+ m pụta,M ga-agbakwa ọtọ laghachi n’ebe ahụ.+Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere.+Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ Job 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m, Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
21 sị:“Agba m ọtọ si n’afọ nne+ m pụta,M ga-agbakwa ọtọ laghachi n’ebe ahụ.+Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere.+Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ Job 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m, Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+
18 Ya mere, gịnị mere i ji mee ka m si n’afọ pụta?+A sị nnọọ na m kubiri ume, ka a ghara inwe anya hụrụ m, Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+