1 Samuel 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+ Ilu 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ì legidewo ya anya, n’agbanyeghị na o nweghị ihe ọ bụ?+ N’ihi na ọ na-emere onwe ya nku dị ka nke ugo wee fepụ chee ihu n’eluigwe.+
6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+
5 Ì legidewo ya anya, n’agbanyeghị na o nweghị ihe ọ bụ?+ N’ihi na ọ na-emere onwe ya nku dị ka nke ugo wee fepụ chee ihu n’eluigwe.+