Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 30:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Jekọb wee weso Rechel iwe dị ọkụ, o wee sị:+ “Àbụ m Chineke, onye jụrụ inye gị mkpụrụ nke afọ?”+

  • Jenesis 41:52
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 52 Aha ọ gụrụ nwa ya nke abụọ bụ Ifrem,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m mụọ ọmụmụ n’ala m nọ hụjuo anya.”+

  • Levitikọs 26:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “‘M ga-eche ihu m n’ebe unu nọ+ wee mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu baa ụba,+ m ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na unu.+

  • Diuterọnọmi 28:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+

  • Joshụa 24:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Ka oge na-aga, m si n’ofe Osimiri+ kpọrọ nna nna unu Ebreham+ wee mee ka o jegharịa n’ala Kenan dum, m mekwara ka mkpụrụ ya dị ọtụtụ.+ M wee nye ya Aịzik.+

  • Joshụa 24:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+

  • Abụ Ọma 128:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịn na-amị mkpụrụ+

      N’ime ime ụlọ gị.

      Ụmụ gị ga-adị ka ome osisi oliv+ gburugburu tebụl gị.

  • Aịzaya 8:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Lee! Mụ na ụmụ Jehova nyere m+ bụ ihe ịrịba ama+ na ọrụ ebube n’Izrel site n’aka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye bi n’Ugwu Zayọn.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya