Abụ Ọma 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụkuonụ Jehova, bụ́ onye bi na Zayọn,+ abụ olu ụtọ;Kọsaanụ ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Aịzaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+ Aịzaya 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya.
6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+
23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya.