Aịzaya 24:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova nke ụsụụ ndị agha abụrụla Eze+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem. Ọchịchị ya ga-adị ebube n’anya ndị okenye ndị ya.*+ N’ihi otú ọchịchị ya si dị ebube, ọnwa gbazuru agbazu ga-agba ọchịchịrị. Anyanwụ na-achasi ike ga-agbakwa itiri.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:23 Amụma Aịsaịa I, p. 268-269, 270
23 Jehova nke ụsụụ ndị agha abụrụla Eze+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem. Ọchịchị ya ga-adị ebube n’anya ndị okenye ndị ya.*+ N’ihi otú ọchịchị ya si dị ebube, ọnwa gbazuru agbazu ga-agba ọchịchịrị. Anyanwụ na-achasi ike ga-agbakwa itiri.+