Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 97 Jehova abụrụla Eze.+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+ Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+ Mkpughe 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+
17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+