1 Ndị Eze 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ Abụ Ọma 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nọ n’ime obodo ahụ;+ a gaghị eme ka ọ maa jijiji.+Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+ Aịzaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+ Maịka 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-emekwa ka ndị ahụ na-ete ụkwụ fọdụ,+ meekwa ka ndị ahụ a chịgara n’ebe dị anya bụrụ mba dị ike;+ Jehova ga-achịkwa ha dị ka eze n’Ugwu Zayọn, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.+ Zekaraya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Tisie mkpu ike, ṅụrịakwa ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na, lee, m na-abịa,+ m ga-ebikwa n’ime gị,”+ ka Jehova kwuru.
11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+
6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+
7 M ga-emekwa ka ndị ahụ na-ete ụkwụ fọdụ,+ meekwa ka ndị ahụ a chịgara n’ebe dị anya bụrụ mba dị ike;+ Jehova ga-achịkwa ha dị ka eze n’Ugwu Zayọn, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.+
10 “Tisie mkpu ike, ṅụrịakwa ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na, lee, m na-abịa,+ m ga-ebikwa n’ime gị,”+ ka Jehova kwuru.