Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 10:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ.

  • Ezikiel 43:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ebube+ Jehova wee sị n’ọnụ ụzọ ámá nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ bata n’Ụlọ ahụ.+

  • Ọrụ Ndịozi 7:55
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 55 Ma ebe o jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere anya n’ime eluigwe ma hụ ebube Chineke, hụkwa Jizọs ka o guzo n’aka nri Chineke.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 3:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ọ bụ ezie na anyị na-egbukepụ ebube Jehova+ dị ka enyo n’ihu a na-ekpuchighị ákwà, a na-agbanwe+ anyị niile+ inwe otu onyinyo ahụ+ site n’ebube ruo n’ebube,+ kpọmkwem dị ka Jehova bụ́ Mmụọ ahụ na-eme.+

  • Mkpughe 21:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya