Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ezi ìhè+ ahụ nke na-enye ụdị mmadụ ọ bụla+ ìhè+ na-abịa n’ụwa. Ọrụ Ndịozi 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’etiti ehihie n’okporo ụzọ, eze, ahụrụ m ìhè karịrị mgbukepụ nke anyanwụ ka o si n’eluigwe nwuo gburugburu mụ na ndị so m na-eme njem.+ Ndị Hibru 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ onyinyo nke ebube+ ya. O yikwara ya kpọmkwem.+ Ọ na-ejikwa okwu ya dị ike eme ka ihe niile na-adị;+ mgbe ọ sachapụsịrị mmehie anyị,+ ọ nọdụrụ ala n’aka nri+ nke Onye Ukwu ahụ n’ebe ndị dị elu.+
13 n’etiti ehihie n’okporo ụzọ, eze, ahụrụ m ìhè karịrị mgbukepụ nke anyanwụ ka o si n’eluigwe nwuo gburugburu mụ na ndị so m na-eme njem.+
3 Ọ bụ onyinyo nke ebube+ ya. O yikwara ya kpọmkwem.+ Ọ na-ejikwa okwu ya dị ike eme ka ihe niile na-adị;+ mgbe ọ sachapụsịrị mmehie anyị,+ ọ nọdụrụ ala n’aka nri+ nke Onye Ukwu ahụ n’ebe ndị dị elu.+