Ọrụ Ndịozi 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ọ nọ na-eme njem, ọ bịaruru Damaskọs nso. Mgbe ahụ, ìhè si n’eluigwe nwuo gburugburu ya na mberede,+ Ọrụ Ndịozi 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ma ka m nọ na-eme njem na-abịaru Damaskọs nso, n’ihe dị ka n’etiti ehihie, na mberede, ìhè dị ukwuu si n’eluigwe nwuo gburugburu m.+
3 Ka ọ nọ na-eme njem, ọ bịaruru Damaskọs nso. Mgbe ahụ, ìhè si n’eluigwe nwuo gburugburu ya na mberede,+
6 “Ma ka m nọ na-eme njem na-abịaru Damaskọs nso, n’ihe dị ka n’etiti ehihie, na mberede, ìhè dị ukwuu si n’eluigwe nwuo gburugburu m.+