Daniel 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “E kpebiwo na izu iri asaa ga-agabiga n’isi ndị gị+ nakwa n’isi obodo nsọ unu,+ iji mee ka mmebi iwu kwụsị+ nakwa iji kpochapụ mmehie+ nakwa iji kpuchie mmehie+ nakwa iji webata ezi omume ruo mgbe ebighị ebi+ nakwa iji kachie ọhụụ+ na onye amụma akara, nakwa iji tee Ebe Nsọ Kasị Nsọ mmanụ.+ Ndị Hibru 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala+ ụwa. Ma ugbu a, o mewo onwe ya ka ọ pụta ìhè+ naanị otu ugboro+ n’ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ iji wepụ mmehie site n’ịchụ onwe ya n’àjà.+ 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
24 “E kpebiwo na izu iri asaa ga-agabiga n’isi ndị gị+ nakwa n’isi obodo nsọ unu,+ iji mee ka mmebi iwu kwụsị+ nakwa iji kpochapụ mmehie+ nakwa iji kpuchie mmehie+ nakwa iji webata ezi omume ruo mgbe ebighị ebi+ nakwa iji kachie ọhụụ+ na onye amụma akara, nakwa iji tee Ebe Nsọ Kasị Nsọ mmanụ.+
26 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala+ ụwa. Ma ugbu a, o mewo onwe ya ka ọ pụta ìhè+ naanị otu ugboro+ n’ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ iji wepụ mmehie site n’ịchụ onwe ya n’àjà.+
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+