Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+ 1 Pita 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’eziokwu, e bu ụzọ mara ya tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ma e mere ka ọ pụta ìhè n’ọgwụgwụ oge ndị a n’ihi unu+
4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+
20 N’eziokwu, e bu ụzọ mara ya tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ma e mere ka ọ pụta ìhè n’ọgwụgwụ oge ndị a n’ihi unu+