Ndị Kọlọsi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 bụ́ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ nke e zoro ezo kemgbe usoro ihe ndị gara aga,+ kemgbe ọgbọ ndị gara aga. Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè+ n’ebe ndị nsọ ya nọ, Taịtọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;
26 bụ́ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ nke e zoro ezo kemgbe usoro ihe ndị gara aga,+ kemgbe ọgbọ ndị gara aga. Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè+ n’ebe ndị nsọ ya nọ,
3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;