Ndị Efesọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a, Ndị Efesọs 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ihe nzuzo a dị nsọ+ dị ukwuu. Ana m ekwu banyere Kraịst na ọgbakọ.+
5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a,