Ndị Efesọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ nke uche ya. Ihe nzuzo a bụ dị ka ihe dị ya ụtọ si dị bụ́ nke o zubere n’ime onwe ya+ Ndị Efesọs 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebe ọ dị otú a, mgbe unu gụrụ nke a, unu pụrụ ịmata nghọta+ m nwere n’ihe nzuzo dị nsọ+ banyere Kraịst. Ndị Kọlọsi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 bụ́ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ nke e zoro ezo kemgbe usoro ihe ndị gara aga,+ kemgbe ọgbọ ndị gara aga. Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè+ n’ebe ndị nsọ ya nọ,
9 ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ nke uche ya. Ihe nzuzo a bụ dị ka ihe dị ya ụtọ si dị bụ́ nke o zubere n’ime onwe ya+
4 Ebe ọ dị otú a, mgbe unu gụrụ nke a, unu pụrụ ịmata nghọta+ m nwere n’ihe nzuzo dị nsọ+ banyere Kraịst.
26 bụ́ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ nke e zoro ezo kemgbe usoro ihe ndị gara aga,+ kemgbe ọgbọ ndị gara aga. Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè+ n’ebe ndị nsọ ya nọ,