10 Ọ sịrị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke alaeze Chineke, ma a na-eji ihe atụ agwa ndị ọzọ okwu,+ ka ha wee na-ele anya ma na-ele na nkịtị, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ pụtara.+
7 Kama anyị na-ekwupụta amamihe Chineke dị n’ihe nzuzo dị nsọ,+ bụ́ amamihe zoro ezo, nke Chineke kara aka tupu oge eruo, tupu usoro ihe ndị a,+ maka ebube anyị.