2 Timoti 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ zọpụtara+ anyị ma kpọọ anyị òkù dị nsọ,+ ọ bụghị n’ihi ọrụ anyị,+ kama n’ihi nzube ya na obiọma ya nke na-erughịrị mmadụ. E nyere anyị nke a n’ime Kraịst Jizọs tupu mgbe dị anya gara aga,+
9 Ọ zọpụtara+ anyị ma kpọọ anyị òkù dị nsọ,+ ọ bụghị n’ihi ọrụ anyị,+ kama n’ihi nzube ya na obiọma ya nke na-erughịrị mmadụ. E nyere anyị nke a n’ime Kraịst Jizọs tupu mgbe dị anya gara aga,+