Ọrụ Ndịozi 2:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 na-enye Chineke otuto, na-enwetakwa ihu ọma mmadụ niile.+ N’otu mgbe ahụ, Jehova nọkwa na-atụkwasịrị+ ha kwa ụbọchị ndị a na-azọpụta.+ Ndị Efesọs 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 mere ka anyị na Kraịst dịkọọ ndụ, ọbụna mgbe anyị nwụrụ anwụ ná njehie+—e sitewo n’obiọma na-erughịrị mmadụ zọpụta unu+—
47 na-enye Chineke otuto, na-enwetakwa ihu ọma mmadụ niile.+ N’otu mgbe ahụ, Jehova nọkwa na-atụkwasịrị+ ha kwa ụbọchị ndị a na-azọpụta.+
5 mere ka anyị na Kraịst dịkọọ ndụ, ọbụna mgbe anyị nwụrụ anwụ ná njehie+—e sitewo n’obiọma na-erughịrị mmadụ zọpụta unu+—