28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+
3N’ihi ya, ụmụnna m ndị dị nsọ, ndị so ná ndị a kpọrọ òkù ịga eluigwe,+ cheenụ echiche banyere onyeozi+ na nnukwu onye nchụàjà nke anyị na-ekwusa banyere ya,+ ya bụ, Jizọs.