Ndị Efesọs 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, site n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, a zọpụtawo unu site n’okwukwe;+ nke a esighịkwa unu n’aka,+ ọ bụ onyinye Chineke.+ Taịtọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+
8 N’ezie, site n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, a zọpụtawo unu site n’okwukwe;+ nke a esighịkwa unu n’aka,+ ọ bụ onyinye Chineke.+
5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+