Ndị Rom 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ dịghị onye ezi omume dịnụ, ọbụnadị otu onye;+ Ndị Galeshia 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, Iwu ahụ ọ̀ na-emegide nkwa Chineke?+ Tụfịakwa! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke nwere ike inye ndụ,+ ezi omume gaara abụ site n’iwu.+
21 Ya mere, Iwu ahụ ọ̀ na-emegide nkwa Chineke?+ Tụfịakwa! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke nwere ike inye ndụ,+ ezi omume gaara abụ site n’iwu.+