Aịzaya 60:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+ Mkpughe 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+
19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+
5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+