Mkpughe 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Abalị agaghịzi adị.+ Ìhè mpanaka* na nke anyanwụ agaghịzi abara ha uru, n’ihi na Jehova* Chineke ga-enye ha ìhè.+ Ha ga-abụ eze, na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:5 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 26 Mmezu Mkpughe, p. 313
5 Abalị agaghịzi adị.+ Ìhè mpanaka* na nke anyanwụ agaghịzi abara ha uru, n’ihi na Jehova* Chineke ga-enye ha ìhè.+ Ha ga-abụ eze, na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.+