Mkpughe 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:5 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 26 Mmezu Mkpughe, p. 313
5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+