Aịzaya 60:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+ 1 Jọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, nke anyị na-ezikwa unu,+ na Chineke bụ ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe jikọrọ ya na ọchịchịrị ma ọlị.+
19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+
5 Nke a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, nke anyị na-ezikwa unu,+ na Chineke bụ ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe jikọrọ ya na ọchịchịrị ma ọlị.+