Abụ Ọma 36:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ gị bụ isi iyi nke ndụ;+Ọ bụ ìhè si n’ebe ị nọ ka anyị pụrụ iji hụ ìhè.+ Aịzaya 60:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 “Nwaanyị, bilie,+ mee ka ìhè gị nwuo,+ n’ihi na ìhè gị abịawo,+ ebube Jehova enwukwasịwokwa gị.+ Mkpughe 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+ Mkpughe 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+
23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+
5 Abalị agaghị adịkwa ọzọ,+ ìhè oriọna adịghịkwa ha mkpa, ha enweghịkwa ìhè anyanwụ, n’ihi na Jehova Chineke ga-enye ha ìhè,+ ha ga-achịkwa dị ka ndị eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+