Abụ Ọma 62:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nzọpụta m na ùgwù m dị n’aka Chineke.+Chineke bụ oké nkume m siri ike na ebe mgbaba m.+ Abụ Ọma 71:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọnụ m jupụtara n’otuto gị,+Na-akọkwa ịma mma gị ogologo ụbọchị dum.+ Zekaraya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru. Luk 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a bụ ìhè+ nke ga-ewepụ ihe kpuchiri anya+ mba niile+ nakwa ebube nke ndị gị bụ́ Izrel.”
5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.