Abụ Ọma 95:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 95 Bịanụ ka anyị tikuo Jehova mkpu ọṅụ!+Ka anyị tikuo Oké Nkume nke nzọpụta anyị mkpu mmeri.+ Aịzaya 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tụkwasịnụ Jehova obi+ mgbe niile, n’ihi na Jaa Jehova bụ Oké Nkume+ mgbe ebighị ebi.