Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. 2 Samuel 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+ Abụ Ọma 98:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ olu ụtọ.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+
4 Tikuonụ Jehova mkpu mmeri, unu ndị niile bi n’ụwa.+Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ olu ụtọ.+