13 Ònyekwa ka ị bụ nke mere ị ga-eji chefuo Jehova bụ́ Onye kere gị,+ Onye setịrị eluigwe,+ Onye tọkwara ntọala ụwa,+ i wee na-atụ ụjọ mgbe niile, ogologo ụbọchị dum, n’ihi ọnụma nke onye na-anọchibido gị,+ dị ka à ga-asị na ọ dị njikere ibibi gị?+ Olee ebe ọnụma nke onye na-anọchibido gị dị?+