Diuterọnọmi 28:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ. Aịzaya 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Banyere ìgwè mmadụ si ná mba niile bụ́ ndị na-ebuso Ariel agha,+ ọbụna ndị niile na-ebuso ya agha, na ụlọ elu nnọchibido ndị e wuru iji nọchibido ya nakwa ndị na-eme ka ihe siere ya ike,+ ihe ga-eme ha ga-adị ka ọ̀ bụ ná nrọ, n’ọhụụ nke abalị.
65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ.
7 Banyere ìgwè mmadụ si ná mba niile bụ́ ndị na-ebuso Ariel agha,+ ọbụna ndị niile na-ebuso ya agha, na ụlọ elu nnọchibido ndị e wuru iji nọchibido ya nakwa ndị na-eme ka ihe siere ya ike,+ ihe ga-eme ha ga-adị ka ọ̀ bụ ná nrọ, n’ọhụụ nke abalị.