Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:55
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 55 ka ọ ghara inyetụ otu n’ime ha anụ ụmụ ya ọ ga-eri, n’ihi na o nwekwaghị ihe fọdụụrụ ya ma ọlị n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị niile ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+

  • 2 Ihe E Mere 36:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 O wee mee ka eze ndị Kaldia buso ha agha,+ eze ahụ wee jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ime ụlọ nsọ ha,+ o nweghịkwara nwa okorobịa ma ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, okenye ma ọ bụ agadi ume na-adịkwaghị ọmịiko.+ O nyefere ihe niile n’aka ya.

  • Esta 7:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ.

  • Abụ Ọma 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Gị onye iro, e bibiwo gị ruo mgbe ebighị ebi,+

      Bibiekwa obodo ndị i fopụworo.+

      A gakwaghị akpọtụ ha aha.+

  • Aịzaya 10:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru: “Unu ndị m bi na Zayọn,+ unu atụla egwu n’ihi onye Asiria ahụ, bụ́ onye na-apịabu unu ụtarị,+ onye na-ebulikwa mkpara ya n’oge gara aga megide unu otú Ijipt mere unu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya