Diuterọnọmi 28:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 mba nke ihu ya na-emenye ụjọ,+ nke na-agaghị ele agadi nwoke anya n’ihu, nke na-agaghịkwa emere nwa okorobịa amara.+ Abụ Ákwá 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa okoro na agadi+ atọgbọrọwo n’ala, n’okporo ámá.+E jiriwo mma agha gbuo ụmụ agbọghọ m na ụmụ okorobịa m.+I gbuwo ha n’ụbọchị iwe gị.+ I gbuwo ha+ n’enweghị ọmịiko.+
50 mba nke ihu ya na-emenye ụjọ,+ nke na-agaghị ele agadi nwoke anya n’ihu, nke na-agaghịkwa emere nwa okorobịa amara.+
21 Nwa okoro na agadi+ atọgbọrọwo n’ala, n’okporo ámá.+E jiriwo mma agha gbuo ụmụ agbọghọ m na ụmụ okorobịa m.+I gbuwo ha n’ụbọchị iwe gị.+ I gbuwo ha+ n’enweghị ọmịiko.+