11 “‘Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘n’ezie, ebe ọ bụ ebe nsọ m ka i ji ihe arụ gị niile+ na ihe gị niile jọgburu onwe ha merụọ,+ ọ bụkwa mụ onwe m ga-egbukpọ ndị bi n’ime gị,+ anya m agaghị eme ebere,+ mụ onwe m agaghịkwa enwe ọmịiko.+