Aịzaya 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ gị ndị ikom ga-esi n’ahụ́ gị, bụ́ ndị ị gaje ịmụ, ha ga-aghọkwa ndị na-eje ozi+ n’obí eze Babịlọn.’”+ Aịzaya 43:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, m ga-emerụ ndị isi nke ebe nsọ, m ga-enyefekwa Jekọb ka ọ bụrụ onye a ga-ebibi ebibi, nyefeekwa Izrel ka a gwa ya okwu mkparị.+
7 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ gị ndị ikom ga-esi n’ahụ́ gị, bụ́ ndị ị gaje ịmụ, ha ga-aghọkwa ndị na-eje ozi+ n’obí eze Babịlọn.’”+
28 Ya mere, m ga-emerụ ndị isi nke ebe nsọ, m ga-enyefekwa Jekọb ka ọ bụrụ onye a ga-ebibi ebibi, nyefeekwa Izrel ka a gwa ya okwu mkparị.+