Abụ Ọma 89:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 I legharawo ọgbụgba ndụ gị na ohu gị anya;I merụwo okpueze ya site n’ịtụ ya n’ala.+ Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+ Ezikiel 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya.+ Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara,+ m ga-ewerekwa ya nye ya.’+
6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+
27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya.+ Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara,+ m ga-ewerekwa ya nye ya.’+