Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+ Matiu 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+ Mkpughe 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na mmehie ya kpụkọtara ọnụ ruo n’eluigwe,+ Chineke echetawokwa ajọ omume ya.+
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+