56 N’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị Babịlọn,+ a ga-ejidekwa ndị dike ya.+ A ga-agbajisị ụta ha,+ n’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ ụgwọ.+ Ọ ghaghị ịkwụ ya ụgwọ.+
19 Obodo ukwu ahụ+ wee kewaa ụzọ atọ, obodo dị iche iche nke mba niile wee daa; e chetakwara Babịlọn Ukwu ahụ+ n’ihu Chineke, ka e nye ya iko mmanya nke iwe nke ọnụma Ya.+