Jeremaya 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+ Mkpughe 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otu n’ime ihe anọ ahụ dị ndụ+ wee nye ndị mmụọ ozi asaa ahụ efere ọlaedo asaa jupụtara n’iwe Chineke,+ bụ́ onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+
15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+
7 Otu n’ime ihe anọ ahụ dị ndụ+ wee nye ndị mmụọ ozi asaa ahụ efere ọlaedo asaa jupụtara n’iwe Chineke,+ bụ́ onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+