Mkpughe 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otu n’ime ndị mmụọ ozi anọ ahụ* wee nye ndị mmụọ ozi asaa ahụ efere ọlaedo asaa. Ihe juru n’efere ndị ahụ bụ iwe Chineke,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:7 Mmezu Mkpughe, p. 218-219
7 Otu n’ime ndị mmụọ ozi anọ ahụ* wee nye ndị mmụọ ozi asaa ahụ efere ọlaedo asaa. Ihe juru n’efere ndị ahụ bụ iwe Chineke,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.