Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+ Mkpughe 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ikpe ya bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.+ N’ihi na o mezuwo ihe e kpere n’ikpe n’isi oké nwaanyị akwụna ahụ, bụ́ onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa, ọ bọwokwa ọbọ ọbara ndị ohu ya n’ahụ́ nwaanyị ahụ.”+
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
2 n’ihi na ikpe ya bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.+ N’ihi na o mezuwo ihe e kpere n’ikpe n’isi oké nwaanyị akwụna ahụ, bụ́ onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa, ọ bọwokwa ọbọ ọbara ndị ohu ya n’ahụ́ nwaanyị ahụ.”+