Jeremaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Anyị gaara agwọta Babịlọn, ma o kweghị ngwọta. Hapụnụ ya,+ ka anyị lawa, onye ọ bụla n’ala ya.+ N’ihi na ikpe ya eruwo eluigwe, e mewo ka o ruo n’ígwé ojii.+ 1 Timoti 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+
9 “Anyị gaara agwọta Babịlọn, ma o kweghị ngwọta. Hapụnụ ya,+ ka anyị lawa, onye ọ bụla n’ala ya.+ N’ihi na ikpe ya eruwo eluigwe, e mewo ka o ruo n’ígwé ojii.+
24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+