Joshụa 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Izrel emehiewo, ha emebiwokwa ọgbụgba ndụ m+ nke m nyere ha n’iwu; ha ewerewokwa ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi,+ ha ezuwo ohi+ ma kpuchie ya,+ tinyekwa ya n’arịa ha.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
11 Izrel emehiewo, ha emebiwokwa ọgbụgba ndụ m+ nke m nyere ha n’iwu; ha ewerewokwa ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi,+ ha ezuwo ohi+ ma kpuchie ya,+ tinyekwa ya n’arịa ha.+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+