Ọpụpụ 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ezula ohi.+ Aịzaya 61:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na mụ onwe m, Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+ kpọọkwa ịpụnara mmadụ ihe na ajọ omume asị.+ M ga-enye ha ụgwọ ọrụ ha n’ụzọ ziri ezi,+ mụ na ha ga-agbakwa ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Matiu 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+
8 N’ihi na mụ onwe m, Jehova, hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+ kpọọkwa ịpụnara mmadụ ihe na ajọ omume asị.+ M ga-enye ha ụgwọ ọrụ ha n’ụzọ ziri ezi,+ mụ na ha ga-agbakwa ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+